Ihe ọdịda ọnụ ahịa pụtara ụmụ Naijiri- Chizea, Ọkachamara akụnaụba

Aha onyonyo, Ihe mgbada ọnụ ahịa pụtara ụmụ Naijiri- Ọkachamara akụnaụba
Mgbe e biputara ya

Ọkachamara n'okwu gbasara akụnaụba bụ Boniface Chizea kọwara BBC Igbo ihe ọ pụtara isi na ọnụahịa dara dịka NBS siri kwuo.