Lee ihe Eze Umumbo na Omor kwuru maka ogbaaghara dara n'etịtị ha

Aha onyonyo, Esem okwu n'etiti obodo Ummbo na Omor
Mgbe e biputara ya

NSogbu ala ebutela esemokwu n'etiti ndị obodo Umumbo na Omor. Ndị Eze obodo abụọ kọwara ihe butere ya bụ ọgbaaghara.