Lee etu Onyeisiala Muhammadu Buhari si bata ọgbakọ APC

Aha onyonyo, Mbata Onyeisiala Muhammadu Buhari n'ọgbakọ APC n'Abuja
Mgbe e biputara ya

Ndị mmadụ bidoro iti 'Sai Baba' ka Onyeisiala Muhammadu Buhari batara n'Eagles Square, bụ ebe ndị otu pati ya bụ APC gbakọtara ime ntuliaka iji họpụta ndị ga-achị ha afọ anọ na-abịa.

A họpụtara Adams Oshiomhole dịka onyeisioche ha.