Ihe kpatara e jiri chụọ Onyeisi DSS
Mgbe e biputara ya
Na mkparịtaụka ya na BBC nwere , ọkacharamara n'ihe gbarsara okwu akpụ n'ọnụ bụ ọkaiwu Chima Nnaji kọwara na ọ bụ maka na ọtụtụ ndị mmadụ katọọ mwakpo ndị ọrụ DSS mere n'ụlọomeiwu mere e jiri chụọ onyeisi ha n'ọrụ n'atụghị oge.
N'okwu ya, ọ bụ gọọmenti chụrụ ịji zọrọ aha ha.