George Bush: Ọkpara ya dapụrụ n'akwa

Ebe foto si, EPA
Ọkpara George HW Bush dapụrụ n'akwa dịka ọ na-ekwu maka nna ya n'akwamozu mere na Washington National Cathedral na Wenezde.
Bush nwụrụ anwụ bụrụ onyeisiala Amerika n'afọ 1988 ka Ronald Regan chịchara ma chịkwa afọ asatọ.
Ọ bụ onye agha ma bụrụkwa onye rụrụ ọrụ dịka onye uweojii nzuzo (CIA) tupuu ọ bụrụ onyeisiala.
N'okwu ya, Bush nke obere, kwuru na nna ya "Ezi nna, nwa nwere ike inwe."
Mmadụ atọ chịburu dịka onyeisiala Amerịka; Barack Obama, Bill Clinton, Jimmy Carter bịara akwa ahụ ebe onyeisiala ugbua bụ Donald Trump nokwa ya.

Ebe foto si, Reuters
Ndị Amerika sonyekwara n'iru ụjụ akụ.
@RobertaSJanuzzi na ndị ọzọ kwuru na ikiri ka ọkpara Bush dapụrụ n'akwa mere ka ya onye ya bewe akwa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

End of X post, 2