Okechukwu Enelamah: 'Oke mbubata ahịa anyị na-eme ugbua ga-anyụ anyị anya n'ọdịnihu'
Mgbe e biputara ya
" Ọ bụrụ na ndị be anyị na-arụpụta ụfọdụ ahịa ha na-atụbata n'obodo, ụmụ anyị ga-eri uru ya echi"
Okechukwu Enelamah bụ mịnista na-ahụ maka azụmahịa na Naịjirịa kwuputere nke a.
Enelamah kwukwara ihe ndị ọzọ nwereike ịme ka akụ na ụba Naịjirịa wulite karịa etu ọ dị ugbua.
