Onyeokikpe kọwara ihe bụ sachi waranti
Mgbe e biputara ya
BBC gbakwara onye okeiwu bụ Malachy Ugwumadu ajụjụ ka ọ gwa anyị ihe kwesiri ịdị n'akwụkwọ ikike "search warrant".
Ugwumadu kwuru na ezigbo 'search warrant' kwesiri isi n'aka ezigbo ụlọikpe ma buru aha onye ọ chọrọ na ebe ọ na-achọ.
Ọ bụrụ na edehie aka na otu n'ime ihe ndị a, ọ bụghị ya.